Zekaraya 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘Ọ bụrụ na ị ga-eje ije n’ụzọ m ma rụọ ọrụ niile m nyere gị ka ị rụọrọ m, ị ga-abụ onyeikpe n’ụlọ m+ ma na-elekọta ogige m.* M ga-emekwa ka ị na-abata n’ihu m mgbe ọ bụla otú ndị a guzo ebe a si eme.’
7 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘Ọ bụrụ na ị ga-eje ije n’ụzọ m ma rụọ ọrụ niile m nyere gị ka ị rụọrọ m, ị ga-abụ onyeikpe n’ụlọ m+ ma na-elekọta ogige m.* M ga-emekwa ka ị na-abata n’ihu m mgbe ọ bụla otú ndị a guzo ebe a si eme.’