Zekaraya 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ bụrụ na i jee ije n’ụzọ m, ọ bụrụkwa na i debe ihe m nyere gị n’iwu,+ ọ bụ gị ga-ekpe ụlọ m ikpe,+ lekọtakwa ogige m; m ga-emekwa ka ị na-agakwuru ndị a guzo n’akụkụ ebe a mgbe ọ bụla ị chọrọ.’
7 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ bụrụ na i jee ije n’ụzọ m, ọ bụrụkwa na i debe ihe m nyere gị n’iwu,+ ọ bụ gị ga-ekpe ụlọ m ikpe,+ lekọtakwa ogige m; m ga-emekwa ka ị na-agakwuru ndị a guzo n’akụkụ ebe a mgbe ọ bụla ị chọrọ.’