Zekaraya 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Lee nkume m dowere n’ihu Joshụa. Anya asaa dị na nkume ahụ. M ga-akanye akara na ya, m ga-ewepụkwa mmehie ala ahụ n’otu ụbọchị.’+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
9 Lee nkume m dowere n’ihu Joshụa. Anya asaa dị na nkume ahụ. M ga-akanye akara na ya, m ga-ewepụkwa mmehie ala ahụ n’otu ụbọchị.’+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.