Zekaraya 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na, lee! m debere nkume+ n’ihu Jọshụa! Anya asaa dị n’elu nkume ahụ.+ Lee, m na-akanye ya akara,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘m ga-ewepụkwa njehie nke ala ahụ n’otu ụbọchị.’+
9 N’ihi na, lee! m debere nkume+ n’ihu Jọshụa! Anya asaa dị n’elu nkume ahụ.+ Lee, m na-akanye ya akara,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘m ga-ewepụkwa njehie nke ala ahụ n’otu ụbọchị.’+