Zekaraya 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Nweenụ obi ike,*+ unu ndị na-anụ okwu ndị a ndị amụma na-ekwu,+ bụ́ otu okwu ahụ e kwuru n’ụbọchị a tọrọ ntọala ụlọ Jehova nke ụsụụ ndị agha maka ịrụ ụlọ nsọ. Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:9 Ụlọ Nche,1/1/1996, p. 19
9 “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Nweenụ obi ike,*+ unu ndị na-anụ okwu ndị a ndị amụma na-ekwu,+ bụ́ otu okwu ahụ e kwuru n’ụbọchị a tọrọ ntọala ụlọ Jehova nke ụsụụ ndị agha maka ịrụ ụlọ nsọ.