Zekaraya 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova bụ́ Chineke ha ga-azọpụta ha n’ụbọchị ahụOtú onye ọzụzụ atụrụ si azọpụta atụrụ ya;+N’ihi na ha ga na-egbuke egbuke n’ala ya ka ọmarịcha nkume ndị na-adị n’okpueze.+
16 Jehova bụ́ Chineke ha ga-azọpụta ha n’ụbọchị ahụOtú onye ọzụzụ atụrụ si azọpụta atụrụ ya;+N’ihi na ha ga na-egbuke egbuke n’ala ya ka ọmarịcha nkume ndị na-adị n’okpueze.+