Zekaraya 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M wee malite ilekọta unu, unu atụrụ ndị a na-emesi ike, atụrụ ndị a ga-egbu egbu.+ Ọ bụ ihe m meere unu. M chịịrị mkpara abụọ, kpọọ otu Ịdị Mma, kpọọkwa nke ọzọ Ịdị n’Otu.+ M wee malite ịzụ ìgwè atụrụ ahụ.
7 M wee malite ilekọta unu, unu atụrụ ndị a na-emesi ike, atụrụ ndị a ga-egbu egbu.+ Ọ bụ ihe m meere unu. M chịịrị mkpara abụọ, kpọọ otu Ịdị Mma, kpọọkwa nke ọzọ Ịdị n’Otu.+ M wee malite ịzụ ìgwè atụrụ ahụ.