Malakaị 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi ya, m ga-eme ka ndị niile kpọọ unu asị ma leda unu anya n’ihi na unu esoghị ụzọ m, kama unu na-ele mmadụ anya n’ihu ma unu mewe ihe iwu kwuru.”+
9 N’ihi ya, m ga-eme ka ndị niile kpọọ unu asị ma leda unu anya n’ihi na unu esoghị ụzọ m, kama unu na-ele mmadụ anya n’ihu ma unu mewe ihe iwu kwuru.”+