Malakaị 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ma mụ onwe m ga-eme ka unu bụrụ ndị a na-eleda anya na ndị dị ala n’anya ndị niile,+ ebe ọ bụ na unu adịghị agbaso ụzọ m, kama unu na-ele mmadụ anya n’ihu n’ihe metụtara iwu.”+
9 “Ma mụ onwe m ga-eme ka unu bụrụ ndị a na-eleda anya na ndị dị ala n’anya ndị niile,+ ebe ọ bụ na unu adịghị agbaso ụzọ m, kama unu na-ele mmadụ anya n’ihu n’ihe metụtara iwu.”+