Malakaị 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “E nwekwara ihe ọzọ* unu na-eme nke mere ka anya mmiri, ibe ákwá, na ịsụ ude kpuchie ebe ịchụàjà Jehova, nke mere na ọ naghịzi anabata onyinye unu, ihe ọ bụla unu wetara anaghịkwa amasị ya.+ Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 42 Ụlọ Nche,12/15/2007, p. 265/1/2002, p. 17
13 “E nwekwara ihe ọzọ* unu na-eme nke mere ka anya mmiri, ibe ákwá, na ịsụ ude kpuchie ebe ịchụàjà Jehova, nke mere na ọ naghịzi anabata onyinye unu, ihe ọ bụla unu wetara anaghịkwa amasị ya.+