Malakaị 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Nke a bụ ihe nke abụọ unu na-eme, ọ na-akpata ịkwa ákwá na ịsụ ude, na-emekwa ka anya mmiri kpuchie ebe ịchụàjà Jehova, nke mere na a dịkwaghị anabata onyinye inweta ihu ọma, a dịghịkwa ele ihe ọ bụla si n’aka unu anya ọma.+ Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 42 Ụlọ Nche,12/15/2007, p. 265/1/2002, p. 17
13 “Nke a bụ ihe nke abụọ unu na-eme, ọ na-akpata ịkwa ákwá na ịsụ ude, na-emekwa ka anya mmiri kpuchie ebe ịchụàjà Jehova, nke mere na a dịkwaghị anabata onyinye inweta ihu ọma, a dịghịkwa ele ihe ọ bụla si n’aka unu anya ọma.+