-
Matiu 9:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ndị mmadụ anaghịkwa agbanye mmanya ọhụrụ n’ime karama akpụkpọ ochie. Ọ bụrụ na ha emee otú ahụ, karama akpụkpọ ahụ ga-agbawa, mmanya ahụ ga-awụfukwa, karama akpụkpọ ahụ emebiekwa. Kama, ndị mmadụ na-agbanye mmanya ọhụrụ n’ime karama akpụkpọ ọhụrụ, o nweghịkwa ihe ga-eme ha abụọ.”
-