-
Matiu 9:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Ndị mmadụ adịghịkwa agbanye mmanya ọhụrụ n’ime karama akpụkpọ mmanya mere ochie; ma ọ bụrụ na ha emee otú ahụ, karama akpụkpọ mmanya ahụ na-agbawa, mmanya ahụ na-awụfukwa, karama akpụkpọ mmanya ahụ ebibiekwa.+ Kama ndị mmadụ na-agbanye mmanya ọhụrụ n’ime karama akpụkpọ mmanya ọhụrụ, ha abụọ na-adịgidekwa.”+
-