-
Matiu 12:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Ebe ọ ma ihe ha na-eche n’echiche, ọ sịrị ha: “Alaeze ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya ga-ada. Obodo ọ bụla ma ọ bụ ezinụlọ ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya agaghị adịgide.
-