Matiu 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ebe ọ maara echiche ha,+ ọ sịrị ha: “Alaeze ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya na-atọgbọrọ n’efu,+ obodo ọ bụla ma ọ bụ ụlọ ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya agaghị eguzo. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:25 Ụlọ Nche,9/1/2002, p. 11-12
25 Ebe ọ maara echiche ha,+ ọ sịrị ha: “Alaeze ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya na-atọgbọrọ n’efu,+ obodo ọ bụla ma ọ bụ ụlọ ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya agaghị eguzo.