-
Matiu 13:52Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
52 Ọ sịziri ha: “Ọ bụrụ otú ahụ, onye ọ bụla nke na-akụzi ihe, bụ́ onye a kụziiri banyere Alaeze eluigwe, yiri nwoke bụ́ onyeisi ezinụlọ, onye na-esi n’ụlọ akụ̀ ya ewepụta ihe ndị dị ọhụrụ na ndị mere ochie.”
-