Matiu 13:57 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 57 N’ihi ya, ha anabataghị ya.+ Ma Jizọs sịrị ha: “A na-asọpụrụ onye amụma ma e wezụga n’obodo ya nakwa n’ụlọ ya.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:57 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 121
57 N’ihi ya, ha anabataghị ya.+ Ma Jizọs sịrị ha: “A na-asọpụrụ onye amụma ma e wezụga n’obodo ya nakwa n’ụlọ ya.”+