-
Matiu 15:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ma ọ tụpụrụghị nwaanyị ahụ ọnụ. N’ihi ya, ndị na-eso ụzọ ya bịara malite ịgwa ya, sị: “Sị ya lawa, n’ihi na ọ na-ebe ákwá na-esogharị anyị.”
-