-
Matiu 15:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 Ma ọ zaghị nwaanyị ahụ ihe ọ bụla. Ya mere, ndị na-eso ụzọ ya bịara wee malite ịrịọ ya, sị: “Sị ya lawa; n’ihi na ọ na-ebe ákwá na-esogharị anyị.”
-