Matiu 15:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mgbe Jizọs si ebe ahụ pụọ, ọ gara ebe dị nso n’Oké Osimiri Galili.+ Mgbe ọ gbagoro n’elu ugwu, ọ nọdụrụ ala n’ebe ahụ. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:29 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 138
29 Mgbe Jizọs si ebe ahụ pụọ, ọ gara ebe dị nso n’Oké Osimiri Galili.+ Mgbe ọ gbagoro n’elu ugwu, ọ nọdụrụ ala n’ebe ahụ.