Matiu 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe Jizọs si n’ebe ahụ gafere n’obodo ọzọ, ebe ọzọ ọ bịara bụ n’akụkụ oké osimiri Galili.+ Mgbe ọ rịgooro n’elu ugwu,+ ọ nọdụrụ ala n’ebe ahụ. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:29 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 138
29 Mgbe Jizọs si n’ebe ahụ gafere n’obodo ọzọ, ebe ọzọ ọ bịara bụ n’akụkụ oké osimiri Galili.+ Mgbe ọ rịgooro n’elu ugwu,+ ọ nọdụrụ ala n’ebe ahụ.