Matiu 21:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ọ banyere n’ime ụlọ nsọ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu bịakwutere ya ka ọ na-ezi ihe wee sị ya: “Ebee ka i si nweta ikike i ji eme ihe ndị a? Ònye nyekwara gị ikike ime ihe ndị a?”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:23 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 244 Ụlọ Nche,1/15/1999, p. 25-26
23 Mgbe ọ banyere n’ime ụlọ nsọ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu bịakwutere ya ka ọ na-ezi ihe wee sị ya: “Ebee ka i si nweta ikike i ji eme ihe ndị a? Ònye nyekwara gị ikike ime ihe ndị a?”+