Matiu 27:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ikpeazụ, mgbe ha kwachara ya emo, ha yipụrụ ya ákwà mgbokwasị ahụ ma yiwe ya uwe elu ya, kpụrụkwa ya pụọ ịga kpọgide ya n’osisi.+
31 N’ikpeazụ, mgbe ha kwachara ya emo, ha yipụrụ ya ákwà mgbokwasị ahụ ma yiwe ya uwe elu ya, kpụrụkwa ya pụọ ịga kpọgide ya n’osisi.+