Matiu 27:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ikpeazụ, mgbe ha ji ya mechaa ihe ọchị,+ ha yipụrụ ya ákwà mgbokwasị ahụ ma yiwe ya uwe elu ya, durukwa ya pụọ ịga kpọgide ya n’osisi.+
31 N’ikpeazụ, mgbe ha ji ya mechaa ihe ọchị,+ ha yipụrụ ya ákwà mgbokwasị ahụ ma yiwe ya uwe elu ya, durukwa ya pụọ ịga kpọgide ya n’osisi.+