Mak 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị si n’ala niile dị na Judia na ndị niile bi na Jeruselem nọ na-agakwuru ya. O wee na-eme ha baptizim* n’Osimiri Jọdan. Ha na-ekwupụtakwa mmehie ha n’ihu ọha.+
5 Ndị si n’ala niile dị na Judia na ndị niile bi na Jeruselem nọ na-agakwuru ya. O wee na-eme ha baptizim* n’Osimiri Jọdan. Ha na-ekwupụtakwa mmehie ha n’ihu ọha.+