Mak 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ókèala dum nke Judia na ndị niile bi na Jeruselem wee na-agakwuru ya. O wee na-eme ha baptizim n’Osimiri Jọdan, ha na-ekwupụtakwa mmehie ha n’ihu ọha.+
5 Ókèala dum nke Judia na ndị niile bi na Jeruselem wee na-agakwuru ya. O wee na-eme ha baptizim n’Osimiri Jọdan, ha na-ekwupụtakwa mmehie ha n’ihu ọha.+