Mak 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ gwakwara ha, sị: “Geenụ ntị nke ọma n’ihe m na-ekwu.+ Ihe unu ji atụ̀ ihe ka a ga-eji tụọrọ unu, a ga-atụkwasịkwara unu ihe na ya. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:24 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 110
24 Ọ gwakwara ha, sị: “Geenụ ntị nke ọma n’ihe m na-ekwu.+ Ihe unu ji atụ̀ ihe ka a ga-eji tụọrọ unu, a ga-atụkwasịkwara unu ihe na ya.