-
Mak 4:38Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 Ma ọ nọ n’azụ ụgbọ ahụ, jiri ohiri isi na-ehi ụra. Ha wee kpọtee ya, sị ya: “Onye Ozizi, ọ́ naghị emetụ gị n’obi na mmiri na-achọ iri anyị?”
-