Mak 4:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma ọ nọ n’azụ ụgbọ ahụ, jiri ohiri isi na-ehi ụra. Ha wee kpọtee ya, sị ya: “Onye Ozizi, ọ́ dịghị emetụ gị n’obi na anyị na-aga ịla n’iyi?”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:38 Ụlọ Nche,6/15/2015, p. 68/15/2005, p. 82/15/2000, p. 18 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 113
38 Ma ọ nọ n’azụ ụgbọ ahụ, jiri ohiri isi na-ehi ụra. Ha wee kpọtee ya, sị ya: “Onye Ozizi, ọ́ dịghị emetụ gị n’obi na anyị na-aga ịla n’iyi?”+