Matiu 8:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha wee bịa kpọtee+ ya, sị: “Onyenwe anyị, zọpụta anyị, anyị na-aga ịla n’iyi!” Luk 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, ha gakwuuru ya ma kpọtee ya, sị: “Onye ozizi, Onye ozizi, anyị na-aga ịla n’iyi!”+ Mgbe o tetara, ọ baara ifufe na ebili mmiri ahụ mba,+ ha dajụrụ, ebe niile wee daa jụụ.
24 N’ikpeazụ, ha gakwuuru ya ma kpọtee ya, sị: “Onye ozizi, Onye ozizi, anyị na-aga ịla n’iyi!”+ Mgbe o tetara, ọ baara ifufe na ebili mmiri ahụ mba,+ ha dajụrụ, ebe niile wee daa jụụ.