Abụ Ọma 65:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-eme ka mkpọtụ nke oké osimiri dajụọ,+Ọ na-emekwa ka mkpọtụ nke ebili mmiri ya nakwa ọgba aghara nke mba dị iche iche dajụọ.+ Matiu 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ọ sịrị ha: “Gịnị mere obi ji na-amapụ unu, unu ndị okwukwe nta?”+ O wee bilie baara ifufe ahụ na oké osimiri ahụ mba, ebe niile wee daa jụụ.+ Mak 4:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 O wee bilie baara ifufe ahụ mba, sịkwa oké osimiri ahụ: “Shịị! Daa jụụ!”+ Ifufe ahụ wee kwụsị, ebe niile wee daa jụụ.+
7 Ọ na-eme ka mkpọtụ nke oké osimiri dajụọ,+Ọ na-emekwa ka mkpọtụ nke ebili mmiri ya nakwa ọgba aghara nke mba dị iche iche dajụọ.+
26 Ma ọ sịrị ha: “Gịnị mere obi ji na-amapụ unu, unu ndị okwukwe nta?”+ O wee bilie baara ifufe ahụ na oké osimiri ahụ mba, ebe niile wee daa jụụ.+
39 O wee bilie baara ifufe ahụ mba, sịkwa oké osimiri ahụ: “Shịị! Daa jụụ!”+ Ifufe ahụ wee kwụsị, ebe niile wee daa jụụ.+