Matiu 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ọ sịrị ha: “Gịnị mere obi ji na-amapụ unu, unu ndị okwukwe nta?”+ O wee bilie baara ifufe ahụ na oké osimiri ahụ mba, ebe niile wee daa jụụ.+ Luk 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, ha gakwuuru ya ma kpọtee ya, sị: “Onye ozizi, Onye ozizi, anyị na-aga ịla n’iyi!”+ Mgbe o tetara, ọ baara ifufe na ebili mmiri ahụ mba,+ ha dajụrụ, ebe niile wee daa jụụ.
26 Ma ọ sịrị ha: “Gịnị mere obi ji na-amapụ unu, unu ndị okwukwe nta?”+ O wee bilie baara ifufe ahụ na oké osimiri ahụ mba, ebe niile wee daa jụụ.+
24 N’ikpeazụ, ha gakwuuru ya ma kpọtee ya, sị: “Onye ozizi, Onye ozizi, anyị na-aga ịla n’iyi!”+ Mgbe o tetara, ọ baara ifufe na ebili mmiri ahụ mba,+ ha dajụrụ, ebe niile wee daa jụụ.