Mak 4:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma ọ nọ n’azụ ụgbọ ahụ, jiri ohiri isi na-ehi ụra. Ha wee kpọtee ya, sị ya: “Onye Ozizi, ọ́ dịghị emetụ gị n’obi na anyị na-aga ịla n’iyi?”+
38 Ma ọ nọ n’azụ ụgbọ ahụ, jiri ohiri isi na-ehi ụra. Ha wee kpọtee ya, sị ya: “Onye Ozizi, ọ́ dịghị emetụ gị n’obi na anyị na-aga ịla n’iyi?”+