Mak 5:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Otu n’ime ndị isi ụlọ nzukọ ndị Juu, onye aha ya bụ Jaịrọs, bịara. Mgbe ọ hụrụ Jizọs, o gburu ikpere n’ala n’ihu ya.+
22 Otu n’ime ndị isi ụlọ nzukọ ndị Juu, onye aha ya bụ Jaịrọs, bịara. Mgbe ọ hụrụ Jizọs, o gburu ikpere n’ala n’ihu ya.+