Mak 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Otu n’ime ndị isi oche nke ụlọ nzukọ, onye aha ya bụ Jeirọs, bịara, mgbe ọ hụrụ ya, ọ dakwara n’ala n’ụkwụ ya+
22 Otu n’ime ndị isi oche nke ụlọ nzukọ, onye aha ya bụ Jeirọs, bịara, mgbe ọ hụrụ ya, ọ dakwara n’ala n’ụkwụ ya+