Mak 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mgbe Ụbọchị Izu Ike ruru, ọ malitere izi ihe n’ụlọ nzukọ. O jukwara ọtụtụ n’ime ndị nụrụ ihe ọ na-akụzi anya. Ha wee, sị: “Olee ebe nwoke a si mụta ihe ndị a?+ Gịnị mere e ji nye ya amamihe a? Oleekwa otú o si arụli ọrụ ebube ndị ahụ?+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:2 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 48-49 Bịaruo Jehova Nso, p. 209
2 Mgbe Ụbọchị Izu Ike ruru, ọ malitere izi ihe n’ụlọ nzukọ. O jukwara ọtụtụ n’ime ndị nụrụ ihe ọ na-akụzi anya. Ha wee, sị: “Olee ebe nwoke a si mụta ihe ndị a?+ Gịnị mere e ji nye ya amamihe a? Oleekwa otú o si arụli ọrụ ebube ndị ahụ?+