Mak 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha si ahịa lọta, ha anaghị eri ihe, ọ gwụla ma hà ji mmiri sachaa onwe ha. E nwekwara ọtụtụ ọdịnala ndị ọzọ e nyefere ha ha na-esosi ike, dị ka imikpu iko, udu, na arịa ndị e ji ọla kọpa kpụọ n’ime mmiri.*)+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:4 Ụlọ Nche,6/15/1997, p. 13
4 Ha si ahịa lọta, ha anaghị eri ihe, ọ gwụla ma hà ji mmiri sachaa onwe ha. E nwekwara ọtụtụ ọdịnala ndị ọzọ e nyefere ha ha na-esosi ike, dị ka imikpu iko, udu, na arịa ndị e ji ọla kọpa kpụọ n’ime mmiri.*)+