Mak 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị Farisii na ndị odeakwụkwọ ahụ wee jụọ ya, sị: “Gịnị mere na ndị na-eso ụzọ gị anaghị eso ọdịnala ndị oge gboo, kama ha na-eji aka rụrụ arụ eri nri?”+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:5 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2016, p. 30 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 136
5 Ndị Farisii na ndị odeakwụkwọ ahụ wee jụọ ya, sị: “Gịnị mere na ndị na-eso ụzọ gị anaghị eso ọdịnala ndị oge gboo, kama ha na-eji aka rụrụ arụ eri nri?”+