Mak 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ sịrị ha: “Ndị ihu abụọ, ihe Aịzaya buru n’amụma banyere unu dabara adaba. O dere, sị, ‘Ndị a na-asị na ha na-asọpụrụ m, ma obi ha adịghị n’ebe m nọ.+
6 Ọ sịrị ha: “Ndị ihu abụọ, ihe Aịzaya buru n’amụma banyere unu dabara adaba. O dere, sị, ‘Ndị a na-asị na ha na-asọpụrụ m, ma obi ha adịghị n’ebe m nọ.+