Mak 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ sịrị ha: “Aịzaya buru amụma n’ụzọ kwesịrị ekwesị banyere unu, unu ndị ihu abụọ, dị ka e dere,+ sị, ‘Ndị a ji egbugbere ọnụ ha na-asọpụrụ m, ma obi ha dị nnọọ anya n’ebe m nọ.+
6 Ọ sịrị ha: “Aịzaya buru amụma n’ụzọ kwesịrị ekwesị banyere unu, unu ndị ihu abụọ, dị ka e dere,+ sị, ‘Ndị a ji egbugbere ọnụ ha na-asọpụrụ m, ma obi ha dị nnọọ anya n’ebe m nọ.+