Mak 15:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Otu onye wee gbara ọsọ mikpuo ogbo n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo osisi amị. O nyere ya Jizọs ka ọ ṅụọ+ ma sị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa kpọdata ya.”
36 Otu onye wee gbara ọsọ mikpuo ogbo n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo osisi amị. O nyere ya Jizọs ka ọ ṅụọ+ ma sị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa kpọdata ya.”