Mak 15:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma otu onye gbaara ọsọ wee mikpuo ogbo n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo amị, wee malite inye ya ka ọ ṅụọ,+ sị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa kpọdata ya.”+
36 Ma otu onye gbaara ọsọ wee mikpuo ogbo n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo amị, wee malite inye ya ka ọ ṅụọ,+ sị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa kpọdata ya.”+