Luk 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ banyere n’ụlọ Chineke were achịcha a na-enye Chineke taa. O nyekwara ndị so ya, ha ataa. Ma, iwu kwuru na o nweghị onye kwesịrị ịta ya ma e wezụga ndị nchụàjà.”+
4 Ọ banyere n’ụlọ Chineke were achịcha a na-enye Chineke taa. O nyekwara ndị so ya, ha ataa. Ma, iwu kwuru na o nweghị onye kwesịrị ịta ya ma e wezụga ndị nchụàjà.”+