Luk 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke ma nara achịcha e chere n’ihu Chineke+ rie, nyetụkwa ndị ikom so ya, bụ́ nke iwu na-akwadoghị ka onye ọ bụla rie ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?”+
4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke ma nara achịcha e chere n’ihu Chineke+ rie, nyetụkwa ndị ikom so ya, bụ́ nke iwu na-akwadoghị ka onye ọ bụla rie ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?”+