Luk 6:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 O yiri onye chọrọ ịrụ ụlọ, nke gwuru ala gwumie ya egwumie, tọọkwa ntọala n’elu oké nkume. Mgbe e nwere idei mmiri, osimiri asọkwasịkwa ụlọ ahụ, ma o nweghị ike ime ka ọ maa jijiji n’ihi na a rụrụ ya nke ọma.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:48 Ụlọ Nche,11/1/2008, p. 29-311/1/2007, p. 3210/1/1990, p. 24
48 O yiri onye chọrọ ịrụ ụlọ, nke gwuru ala gwumie ya egwumie, tọọkwa ntọala n’elu oké nkume. Mgbe e nwere idei mmiri, osimiri asọkwasịkwa ụlọ ahụ, ma o nweghị ike ime ka ọ maa jijiji n’ihi na a rụrụ ya nke ọma.+