Luk 6:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 O yiri mmadụ nke na-ewu ụlọ, bụ́ onye gwuru ala gwumie ya egwumi, tọọkwa ntọala n’elu oké nkume. Ya mere, mgbe e nwere idei mmiri,+ osimiri asọkwasịkwa ụlọ ahụ, ma o sirughị ike ime ka ọ maa jijiji, n’ihi na e wuru ya nke ọma.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:48 Ụlọ Nche,11/1/2008, p. 29-311/1/2007, p. 3210/1/1990, p. 24
48 O yiri mmadụ nke na-ewu ụlọ, bụ́ onye gwuru ala gwumie ya egwumi, tọọkwa ntọala n’elu oké nkume. Ya mere, mgbe e nwere idei mmiri,+ osimiri asọkwasịkwa ụlọ ahụ, ma o sirughị ike ime ka ọ maa jijiji, n’ihi na e wuru ya nke ọma.+