Luk 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka o rutere nso n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, e nwere onye nwụrụ anwụ a na-ebupụ. Ọ bụ nwa nwoke nne ya mụrụ naanị ya.+ Nne ya bụkwa nwaanyị isi mkpe. Ọtụtụ ndị obodo ahụ sokwa ya. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:12 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 155-156 Ụlọ Nche,3/1/2008, p. 23
12 Ka o rutere nso n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, e nwere onye nwụrụ anwụ a na-ebupụ. Ọ bụ nwa nwoke nne ya mụrụ naanị ya.+ Nne ya bụkwa nwaanyị isi mkpe. Ọtụtụ ndị obodo ahụ sokwa ya.