Luk 8:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ma, otu nwoke aha ya bụ Jaịrọs bịara. Nwoke a bụ onyeisi oche ụlọ nzukọ. O wee gbuo ikpere n’ala n’ihu Jizọs, malite ịrịọsi ya ike ka ọ bịa n’ụlọ ya,+
41 Ma, otu nwoke aha ya bụ Jaịrọs bịara. Nwoke a bụ onyeisi oche ụlọ nzukọ. O wee gbuo ikpere n’ala n’ihu Jizọs, malite ịrịọsi ya ike ka ọ bịa n’ụlọ ya,+