Luk 8:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ma, lee! otu nwoke aha ya bụ Jeirọs bịara, nwoke a bụkwa onyeisi oche nke ụlọ nzukọ. O wee daa n’ụkwụ Jizọs ma malite ịrịọsi ya arịrịọ ike ka ọ bata n’ime ụlọ ya,+
41 Ma, lee! otu nwoke aha ya bụ Jeirọs bịara, nwoke a bụkwa onyeisi oche nke ụlọ nzukọ. O wee daa n’ụkwụ Jizọs ma malite ịrịọsi ya arịrịọ ike ka ọ bata n’ime ụlọ ya,+