Luk 10:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’oge ahụ, mmụọ nsọ mere ka ọṅụ ju Jizọs obi, ya asị: “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m eto gị n’ihu ọha n’ihi na i zochiiri ndị ma ihe na ndị ọkachamara+ ihe ndị a nke ọma ma mee ka ụmụaka mara ha. Nna, ọ bụ otú ị chọrọ ya.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:21 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2023, p. 5 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 1 2017, p. 15 Ụlọ Nche,3/15/2015, p. 7-84/1/2006, p. 51/1/2002, p. 9
21 N’oge ahụ, mmụọ nsọ mere ka ọṅụ ju Jizọs obi, ya asị: “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m eto gị n’ihu ọha n’ihi na i zochiiri ndị ma ihe na ndị ọkachamara+ ihe ndị a nke ọma ma mee ka ụmụaka mara ha. Nna, ọ bụ otú ị chọrọ ya.+
10:21 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2023, p. 5 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 1 2017, p. 15 Ụlọ Nche,3/15/2015, p. 7-84/1/2006, p. 51/1/2002, p. 9